MMADU Ó GA-EGBU AGU OLE, TUPUU A GBÓWA YA ‘OGBU AGU’?

MMADU Ó GA-EGBU AGU OLE, TUPUU A GBÓWA YA 'OGBU AGU'?

Hhhhhhmmnnmmnnmnnnn, kedu Onye ga-emeka uwa a? Kedu onye ga-emeka ndi mmadu? Kedu ugboro ole mmadu ga-egbu Agu, tupuu a gbówa ya, Ogbu Agu?”.

 

Ó nyere ha mmiri (provision of water with overhead tank) , ha asi na óbu só só mmiri ka ó ga-enye?

 

Ya, enye ha ego si ha were bido ahia ma mee ófuma na-ebe ha na-ere ahia (financial support, empowerment & free interest loan), ha asi, nye umu ha óru.

el blends weight loss and diet

 

Ya abia, kpóró ihe kariri mmadu iri na abuò nye ha óru, ma óru úló óba ego (he gave over 20 people jobs, including bank jobs), ha asi ya nyekwuo ózó.

 

Ya abiazie, kpóró ihe kariri Mmadu iri asaa na abuò, tinye ha na gomenti, na-akwu ha ezigbo ugwó (he appointed over 72 persons in government work with meaningful salaries), ha etiwe, Chineke eee, óbu nani óru ka ó ga-enye anyi, uzó kwanu?

 

Ya biazie, kpóta gomenti, denye aha uzó ise a ga-aru n’obodo ya (he involved & invited government for tarring & construction of 5 roads in his Local Government Area), ha asi, ha buzi Thomas Ahunanya Ekwe.

Website Designing/Management/Social Media – Iyanu Victor

 

Ya, agwazie ha ego ole Ó na emefu n’íkwu ugwó, ónwa nile (he told them how much he spends only on salaries, monthly), ha asi mba a, ego nke buru ibu, na ya kówaara ha ego ole Ó na-akwu ndi O tinyere n’óru, n’otu n’otu.

 

Ya, ele ótutu Umunna ya na Umunne ya, ndi obodo ya, bulichaa ha elu ebe ha na-aru (he ensured some people from his L.G.A were promoted, elevated & uplifted accordingly), ha asikwa, n’óbughi sósó ya mere ya.

 

Ya, e site ebe a, na-aru, ha si ya, site ebe nke ózó, ya e site ebe nke ózó, ha asi bidokwe ebe ózó, ya meekwee nke ahu, ha ajuò ya, ó bu nani ya mere ihe nile a?

Certified French Tutor in Nigeria with Years of Experience – Ms Blessing Akpan

 

Kedu onye na-eme ihe nile ndi a ….? Kedu onye na-aru óru óma nile ndi a ….? Ó bu, Rt. Hon. Chief Barr. Kennedy Chidozie Ibeh, NKE NKE ENYI NA-ACHIKÓTA IGWE ENYI NKE MBU N’OBOWU (Speaker Imo House of Assembly), Onye Isi ndi na-anóchite anya obodo nile nó n’Imo Steti, nke gomenti.

 

Bikonu, ndi ihe óma na-asa afó, ka jugodi unu, “Mmadu ó ga-egbu Agu ole, tupuu ya azawa Ogbu Agu?”… _Kennedy Ibeh, ó ga-egburu unu onwe ya, tupuu unu ekwete na ó na-aru óru karia nke a turu anya n’aka ya?

 

N’ikpe azu, ndi Okenye, ndi óchichi, ndi na-eso ekwu okwu n’Obowu, ndi Nna, ndi Nne, umu okorobia na agbóghóbia, e kwuole, ma kachie ya, si, Onye ha ma, ga-agara ha nnóchite anya nke afó puku abuò na iri abuò na atò (the Candidate that will represent them at IMHA in 2023), ga-aburiri, Rt. Hon. Barr. Kennedy Ibeh, n’ihi na, Onye ma ka-esi a chi akwah Ókwa na-achi ya, ihe ndi ó na-emere ndi Obowu kariri a kari.

Phones/Laptops/CCTV Installations – iHouse

 

Onye óbula jide akwukwó mbianye aka ya, maka i gbara Kennedy Ibeh ntuli aka elu/i bianye aka, n’afó puku abuò, iri abuò na atò (EVERYBODY SHOULD GET HIS/HER PVC, FOR WE SHALL ALL VOTE FOR KENNEDY IBEH IN 2023 ELECTION, FOR IMO 10TH ASSEMBLY).

 

Afam. Nwankwo

Follow Us On Telegram

Leave a Reply

Your email address will not be published.